2 Ndị Eze 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+
17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+