Jeremaya 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+
37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+