Jeremaya 37:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Nebukadneza* eze Babịlọn chiri Zedekaya+ nwa Josaya eze ka ọ chịwa Juda.+ N’ihi ya, Zedekaya nọchiri Konaya*+ nwa Jehoyakim malite ịchị.
37 Nebukadneza* eze Babịlọn chiri Zedekaya+ nwa Josaya eze ka ọ chịwa Juda.+ N’ihi ya, Zedekaya nọchiri Konaya*+ nwa Jehoyakim malite ịchị.