2 Ndị Eze 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ikpeazụ, Jehoyakim sooro nna nna ya hà dinaa,+ Jehoyakin nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Daniel 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze Jehoyakim+ eze Juda, Nebukadneza eze Babịlọn bịara Jeruselem wee nọchibido ya.+
1 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze Jehoyakim+ eze Juda, Nebukadneza eze Babịlọn bịara Jeruselem wee nọchibido ya.+