Diuterọnọmi 28:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 “Jehova ga-eme ka mba nke nọ n’ebe dị anya,+ nke si n’ebe ụwa sọtụrụ, buso gị agha, dị nnọọ ka ugo si efekwasị n’ihe ọ ga-eburu,+ ya bụ, mba nke ị na-agaghị aghọta asụsụ ya,+ 2 Ndị Eze 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ụbọchị ya, Nebukadneza+ eze Babịlọn gbagotere, Jehoyakim wee bụrụ onye na-ejere ya ozi+ ruo afọ atọ. Otú ọ dị, ọ tụgharịrị wee nupụrụ ya isi. 2 Ihe E Mere 36:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nebukadneza+ eze Babịlọn wee wakpo ya,+ ka o wee tụọ ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee iji kpụrụ ya laa Babịlọn.+
49 “Jehova ga-eme ka mba nke nọ n’ebe dị anya,+ nke si n’ebe ụwa sọtụrụ, buso gị agha, dị nnọọ ka ugo si efekwasị n’ihe ọ ga-eburu,+ ya bụ, mba nke ị na-agaghị aghọta asụsụ ya,+
24 N’ụbọchị ya, Nebukadneza+ eze Babịlọn gbagotere, Jehoyakim wee bụrụ onye na-ejere ya ozi+ ruo afọ atọ. Otú ọ dị, ọ tụgharịrị wee nupụrụ ya isi.
6 Nebukadneza+ eze Babịlọn wee wakpo ya,+ ka o wee tụọ ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee iji kpụrụ ya laa Babịlọn.+