2 Ndị Eze 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Zedekaya gbara afọ iri abụọ na otu+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna. 1 Ihe E Mere 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ.
18 Zedekaya gbara afọ iri abụọ na otu+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna.
15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ.