2 Ndị Eze 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn;+ o wee si na Jeruselem kpụrụ nne eze+ na ndị nwunye eze na ndị na-eje ozi n’obí ya+ na ndị isi ala ahụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn. 1 Ihe E Mere 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụ Jekonaya, mgbe ọ bụ onye mkpọrọ, bụ Shieltiel+ nwa ya
15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn;+ o wee si na Jeruselem kpụrụ nne eze+ na ndị nwunye eze na ndị na-eje ozi n’obí ya+ na ndị isi ala ahụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.