Ezra 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Izrel, ndị nchụàjà na ndị Livaị+ na ndị fọdụrụ ná ndị bụbu ndị a dọọrọ n’agha+ wee jiri ọṅụ rara ụlọ Chineke a nye.+ Ezra 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Maka ịrara ụlọ Chineke a nye, ha wetara otu narị ehi, narị ebule abụọ, narị ụmụ atụrụ anọ, na mkpi iri na abụọ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel dum, dị ka ole ebo Izrel dị.+
16 Ụmụ Izrel, ndị nchụàjà na ndị Livaị+ na ndị fọdụrụ ná ndị bụbu ndị a dọọrọ n’agha+ wee jiri ọṅụ rara ụlọ Chineke a nye.+
17 Maka ịrara ụlọ Chineke a nye, ha wetara otu narị ehi, narị ebule abụọ, narị ụmụ atụrụ anọ, na mkpi iri na abụọ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel dum, dị ka ole ebo Izrel dị.+