1 Ndị Eze 8:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Sọlọmọn wee chụọ àjà udo+ ndị o kwesịrị ịchụrụ Jehova, ya bụ, ehi dị puku iri abụọ na puku abụọ na atụrụ dị otu narị puku na iri puku abụọ,+ ka eze na ụmụ Izrel niile wee rara ụlọ Jehova nye.+
63 Sọlọmọn wee chụọ àjà udo+ ndị o kwesịrị ịchụrụ Jehova, ya bụ, ehi dị puku iri abụọ na puku abụọ na atụrụ dị otu narị puku na iri puku abụọ,+ ka eze na ụmụ Izrel niile wee rara ụlọ Jehova nye.+