Nehemaya 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị a bụ ndị si n’ógbè a na-achị achị,+ bụ́ ndị si n’etiti ndị a dọọrọ n’agha lọta,+ ndị Nebukadneza+ eze Babịlọn dọọrọ n’agha,+ ndị mesịkwara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla n’obodo nke ya;+
6 Ndị a bụ ndị si n’ógbè a na-achị achị,+ bụ́ ndị si n’etiti ndị a dọọrọ n’agha lọta,+ ndị Nebukadneza+ eze Babịlọn dọọrọ n’agha,+ ndị mesịkwara lọta Jeruselem na Juda, onye nke ọ bụla n’obodo nke ya;+