Ezra 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị a bụ ndị si n’ógbè a na-achị achị,+ bụ́ ndị si n’etiti ndị a dọọrọ n’agha+ lọta, ndị Nebukadneza eze Babịlọn dọọrọ n’agha+ laa Babịlọn, ndị mesịkwara lọta+ Jeruselem na Juda,+ onye nke ọ bụla n’obodo nke ya;
2 Ndị a bụ ndị si n’ógbè a na-achị achị,+ bụ́ ndị si n’etiti ndị a dọọrọ n’agha+ lọta, ndị Nebukadneza eze Babịlọn dọọrọ n’agha+ laa Babịlọn, ndị mesịkwara lọta+ Jeruselem na Juda,+ onye nke ọ bụla n’obodo nke ya;