Aịzaya 41:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Esi m n’ebe ụwa sọtụrụ kpọrọ gị.+ Esi m n’ebe kacha anya n’ụwa kpọrọ gị. M sịrị gị, ‘Ị bụ ohu m.+ Ahọrọla m gị. Ajụghị m gị ajụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:9 Amụma Aịsaịa II, p. 22-23
9 Esi m n’ebe ụwa sọtụrụ kpọrọ gị.+ Esi m n’ebe kacha anya n’ụwa kpọrọ gị. M sịrị gị, ‘Ị bụ ohu m.+ Ahọrọla m gị. Ajụghị m gị ajụ.+