Rut 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O wee sị: “Ònye ka ị bụ?” Ya asị: “Abụ m Rut ohu gị nwaanyị. Jiri uwe mwụda gị kpuchie ohu gị nwaanyị,* n’ihi na ọ bụ gị ga-agbara m.”+ Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:9 Ṅomie, p. 47 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 224/15/2003, p. 25
9 O wee sị: “Ònye ka ị bụ?” Ya asị: “Abụ m Rut ohu gị nwaanyị. Jiri uwe mwụda gị kpuchie ohu gị nwaanyị,* n’ihi na ọ bụ gị ga-agbara m.”+