Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+ Diuterọnọmi 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ bụghị maka na unu kasị ndị niile nwee ụba mmadụ mere Jehova ji hụ unu n’anya nke ukwuu wee họrọ unu,+ n’ihi na ọ bụ unu kasị nta ná ndị niile.+ Diuterọnọmi 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ+ nye Jehova bụ́ Chineke unu, Jehova ahọrọwokwa unu ịbụ ndị ya, ihe onwunwe pụrụ iche,+ n’etiti ndị niile nọ n’elu ala. Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya;+Jekọb bụ òkè o ketara.+ Aịzaya 43:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị m kpụụrụ onwe m, ka ha wee kọọ akụkọ otuto m.+
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
7 “Ọ bụghị maka na unu kasị ndị niile nwee ụba mmadụ mere Jehova ji hụ unu n’anya nke ukwuu wee họrọ unu,+ n’ihi na ọ bụ unu kasị nta ná ndị niile.+
2 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ+ nye Jehova bụ́ Chineke unu, Jehova ahọrọwokwa unu ịbụ ndị ya, ihe onwunwe pụrụ iche,+ n’etiti ndị niile nọ n’elu ala.