Abụ Ọma 102:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E dere ihe a maka ọgbọ na-abịa abịa;+Ndị a ga-eke n’ọdịnihu ga-etokwa Jaa.+ Aịzaya 42:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ha nye Jehova otuto,+ ka ha kọsaakwa ọbụna otuto ya n’agwaetiti dị iche iche.+ Aịzaya 60:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+