Abụ Ọma 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha ga-abịa kọọrọ ndị a ka ga-amụ amụ+Banyere ezi omume ya, ha ga-akọrọ ha na ọ bụ ya mere ihe a.+ Abụ Ọma 45:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga na-akpọ aha gị n’ọgbọ niile na-abịa.+Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji too gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi. Aịzaya 43:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị m kpụụrụ onwe m, ka ha wee kọọ akụkọ otuto m.+
17 M ga na-akpọ aha gị n’ọgbọ niile na-abịa.+Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji too gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.