Abụ Ọma 78:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka ọgbọ nke na-abịa n’ihu, bụ́ ụmụ a ka ga-amụ, wee mara ha,+Ka ha wee bilie kọọrọ ha ụmụ ha,+ Abụ Ọma 102:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E dere ihe a maka ọgbọ na-abịa abịa;+Ndị a ga-eke n’ọdịnihu ga-etokwa Jaa.+
6 Ka ọgbọ nke na-abịa n’ihu, bụ́ ụmụ a ka ga-amụ, wee mara ha,+Ka ha wee bilie kọọrọ ha ụmụ ha,+ Abụ Ọma 102:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E dere ihe a maka ọgbọ na-abịa abịa;+Ndị a ga-eke n’ọdịnihu ga-etokwa Jaa.+