Abụ Ọma 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+ Abụ Ọma 37:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị ezi omume ga-enweta ụwa,+Ha ga-ebikwa n’elu ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Matiu 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Obi ụtọ na-adịrị ndị dị nwayọọ n’obi,+ n’ihi na ha ga-eketa ụwa.+ Mkpughe 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ọ bụla nke meriri ga-eketa ihe ndị a, m ga-abụkwa Chineke ya,+ ọ ga-abụkwa nwa m.+
11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+