Aịzaya 32:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ikpe ziri ezi ga-ebikwa n’ala ịkpa, ezi omume ga-ebikwa n’ubi mkpụrụ osisi.+ 2 Pita 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ anyị na-echere dị ka nkwa ya si dị, ezi omume ga-ebikwa n’ime ha.+
13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ anyị na-echere dị ka nkwa ya si dị, ezi omume ga-ebikwa n’ime ha.+