Matiu 24:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ ga-ejikwa ụda oké opi zipụ ndị mmụọ ozi ya,+ ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa*+ chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.
31 Ọ ga-ejikwa ụda oké opi zipụ ndị mmụọ ozi ya,+ ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa*+ chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.