Aịzaya 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-afụ opi ike,+ ndị na-ala n’iyi n’ala Asiria+ na ndị a chụsara achụsa n’ala Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala+ n’ugwu nsọ nke dị na Jeruselem.+
13 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-afụ opi ike,+ ndị na-ala n’iyi n’ala Asiria+ na ndị a chụsara achụsa n’ala Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala+ n’ugwu nsọ nke dị na Jeruselem.+