Diuterọnọmi 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova emewo ka i kwuo taa na unu ga-abụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe ya pụrụ iche,+ dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa,+ nakwa na ị ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu, Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya;+Jekọb bụ òkè o ketara.+
18 Jehova emewo ka i kwuo taa na unu ga-abụ ndị ya, bụ́ ihe onwunwe ya pụrụ iche,+ dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa,+ nakwa na ị ga-edebe ihe niile o nyere n’iwu,