Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+ Diuterọnọmi 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ+ nye Jehova bụ́ Chineke unu, Jehova ahọrọwokwa unu ịbụ ndị ya, ihe onwunwe pụrụ iche,+ n’etiti ndị niile nọ n’elu ala. Abụ Ọma 135:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jaa ahọrọwo Jekọb ka ọ bụrụ nke ya,+Họrọkwa Izrel ka ọ bụrụ ihe onwunwe ya pụrụ iche.+
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
2 N’ihi na unu bụ ndị dị nsọ+ nye Jehova bụ́ Chineke unu, Jehova ahọrọwokwa unu ịbụ ndị ya, ihe onwunwe pụrụ iche,+ n’etiti ndị niile nọ n’elu ala.