Diuterọnọmi 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ụkpụrụ na mkpebi ikpe ziri ezi dị ka iwu a dum m na-enye unu taa?+ Diuterọnọmi 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-ede ihe niile e kwuru n’iwu a n’elu ha+ mgbe ị gafeworo,+ ka i wee banye n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya, dị ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà gwara gị.+ Abụ Ọma 147:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ na-agwa Jekọb okwu ya,+Na-agwakwa Izrel ụkpụrụ ya+ na mkpebi ikpe ya.+
3 Ị ga-ede ihe niile e kwuru n’iwu a n’elu ha+ mgbe ị gafeworo,+ ka i wee banye n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya, dị ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà gwara gị.+