7 Ekwetaghị m ihe e kwuru ruo mgbe m bịara ka m jiri anya m hụ; ma, lee! a gwarughị m ọkara ya.+ Amamihe na ịba ụba gị akarịwo ihe a na-anụ bụ́ nke m nụkwara.+
20 Ma ihe ọ bụla nke chọrọ amamihe na nghọta+ nke eze jụrụ ha ajụjụ banyere ya, ọ chọpụtara na ha maara ya ọbụna okpukpu iri karịa ndị dibịa anwansi+ niile na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ,+ bụ́ ndị nọ n’ebe niile ọ na-achị.