2 Ihe E Mere 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekwetaghị m+ ihe e kwuru ruo mgbe m bịara ka m jiri anya m hụ;+ ma, lee! a gwarughị m ọkara otú amamihe gị hà.+ Ị karịrị ihe m nụrụ.+
6 Ekwetaghị m+ ihe e kwuru ruo mgbe m bịara ka m jiri anya m hụ;+ ma, lee! a gwarughị m ọkara otú amamihe gị hà.+ Ị karịrị ihe m nụrụ.+