31 Ọ makwaara ihe karịa mmadụ ọ bụla ọzọ, karịa Itan+ onye Zira na Himan+ na Kalkọl+ na Dada bụ́ ụmụ Mehọl; o wee na-ede ude ná mba niile gbara ha gburugburu.+
12 m ga-enye gị amamihe na ihe ọmụma;+ m ga-enyekwa gị akụnụba na nsọpụrụ n’ókè ọ na-enweghị ndị eze bu gị ụzọ nwere ya+ nakwa n’ókè ọ na-enweghị onye ga-enwe ya mgbe ị nwụsịrị.”+