12 lee! m ga-eme ihe i kwuru.+ Lee! M ga-enye gị obi nwere amamihe na nke na-aghọta ihe,+ nke mere na ọ dịtụbeghị onye dị ka gị dịworo ndụ tupu gị onwe gị, ọ dịghịkwa onye ga-ebili mgbe ị nwụsịrị nke ga-adị ka gị.+
15 Ọ bụrụkwa na anyị maara na ọ na-anụ olu anyị n’ihe ọ bụla anyị na-arịọ,+ anyị maara na anyị ga-enweta ihe niile anyị rịọrọ, ebe ọ bụ ya ka anyị rịọrọ ihe ndị ahụ.+