-
2 Ihe E Mere 1:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Chineke wee sị Sọlọmọn: “Ebe ọ bụ nke a bụ ihe dị gị n’obi,+ ị rịọghịkwa ka m nye gị akụnụba na nsọpụrụ ma ọ bụ ka m nye gị mkpụrụ obi nke ndị kpọrọ gị asị, ị rịọghịkwa ọbụna ka m nye gị ogologo ndụ,+ kama ị rịọrọ ka m nye gị amamihe na ihe ọmụma ka i wee na-ekpe ndị m ikpe, bụ́ ndị m mere ka ị bụrụ eze ha,+
-