Ilu 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ bụrụkwa na ọ bụ nghọta+ ka ị na-akpọku, ọ bụrụkwa na ọ bụ ikike ịghọta ihe+ ka ị na-etiku, Ilu 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ime omume rụrụ arụ dị ka egwuregwu n’anya onye nzuzu,+ ma amamihe dịịrị onye nwere nghọta.+