1 Ndị Eze 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị rịọrọ ihe a, ị rịọghịkwara onwe gị ọtụtụ ụbọchị ma ọ bụ rịọrọ onwe gị akụnụba+ ma ọ bụ rịọ mkpụrụ obi ndị iro gị, ị rịọkwara ka e nye gị nghọta ị ga-eji na-anụ okwu ikpe dị iche iche,+ Ilu 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe,+ ịmara Onye Kasị Nsọ ka nghọta bụkwa.+ Ilu 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obi onye nwere nghọta na-enweta ihe ọmụma,+ ntị ndị maara ihe na-achọkwa ihe ọmụma.+
11 Chineke wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị rịọrọ ihe a, ị rịọghịkwara onwe gị ọtụtụ ụbọchị ma ọ bụ rịọrọ onwe gị akụnụba+ ma ọ bụ rịọ mkpụrụ obi ndị iro gị, ị rịọkwara ka e nye gị nghọta ị ga-eji na-anụ okwu ikpe dị iche iche,+