Abụ Ọma 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bịanụ, ụmụ m, geenụ m ntị;+Ọ bụ egwu Jehova ka m ga-akụziri unu.+ Abụ Ọma 111:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ilu 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite ihe ọmụma.+ Ọ bụ amamihe na ịdọ aka ná ntị ka ndị nzuzu leghaara anya.+
10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+