Abụ Ọma 34:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Bịanụ, ụmụ m, geenụ m ntị. M ga-akụziri unu ihe bụ́ ịtụ egwu Jehova.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:11 Ụlọ Nche,3/1/2007, p. 278/1/2006, p. 293/15/1995, p. 11-12