Job 28:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 O wee sị mmadụ: ‘Lee, ọ bụ ịtụ egwu Jehova bụ amamihe.+ Mmadụ iwepụ aka n’ihe ọjọọ bụkwa nghọta.’”+ Ilu 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otú mmadụ si egosi na ya amatawala ihe bụ ịtụ egwu Jehova.+ Ndị nzuzu anaghị eji amamihe na ịdọ aka ná ntị akpọrọ ihe.+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ M kpọrọ nganga na mmadụ ibuli onwe ya elu asị,+ kpọọkwa ihe ọjọọ na okwu rụrụ arụ asị.+
28 O wee sị mmadụ: ‘Lee, ọ bụ ịtụ egwu Jehova bụ amamihe.+ Mmadụ iwepụ aka n’ihe ọjọọ bụkwa nghọta.’”+
7 Otú mmadụ si egosi na ya amatawala ihe bụ ịtụ egwu Jehova.+ Ndị nzuzu anaghị eji amamihe na ịdọ aka ná ntị akpọrọ ihe.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ M kpọrọ nganga na mmadụ ibuli onwe ya elu asị,+ kpọọkwa ihe ọjọọ na okwu rụrụ arụ asị.+