1 Ndị Eze 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nye ohu gị obi na-erube isi iji kpee ndị gị ikpe,+ iji mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ;+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a na-enye nsogbu+ ikpe?”+ Ilu 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Kụziere onye maara ihe ihe, ọ ga-amakwa ihe karị.+ Nye onye ezi omume ihe ọmụma, ọ ga-atụkwasị ihe n’ihe ọ mụtara. Ilu 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ obi nke na-aghọta ihe na-achọ ihe ọmụma,+ ma, ọ bụ ọnụ ndị iberiibe na-achụso nzuzu.+
9 Nye ohu gị obi na-erube isi iji kpee ndị gị ikpe,+ iji mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ;+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a na-enye nsogbu+ ikpe?”+
9 Kụziere onye maara ihe ihe, ọ ga-amakwa ihe karị.+ Nye onye ezi omume ihe ọmụma, ọ ga-atụkwasị ihe n’ihe ọ mụtara.