2 Ihe E Mere 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nye m amamihe na ihe ọmụma+ ka m wee na-apụ, na-abata n’ihu ndị a,+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a dị ọtụtụ ikpe?”+ Abụ Ọma 72:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 Chineke, biko, mee ka eze mara mkpebi ikpe gị,+Meekwa ka nwa eze mara ezi omume gị.+ Abụ Ọma 119:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mee ka m nwee nghọta, ka m wee debe iwu gị,+Ka m wee jiri obi m dum debe ya.+
10 Nye m amamihe na ihe ọmụma+ ka m wee na-apụ, na-abata n’ihu ndị a,+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a dị ọtụtụ ikpe?”+