1 Ihe E Mere 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma, ka Jehova nye gị ezi uche na nghọta,+ ka o nyekwa gị ntụziaka banyere Izrel, ka i debekwa iwu Jehova bụ́ Chineke gị.+ 1 Ihe E Mere 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nyekwa Sọlọmọn nwa m obi zuru ezu+ iji na-edebe ihe i nyere n’iwu,+ ihe àmà gị+ na ụkpụrụ gị,+ nakwa iji na-eme ihe niile, nakwa iji wuo nnukwu ụlọ+ a nke m meworo nkwadebe maka ya.”+
12 Ma, ka Jehova nye gị ezi uche na nghọta,+ ka o nyekwa gị ntụziaka banyere Izrel, ka i debekwa iwu Jehova bụ́ Chineke gị.+
19 Nyekwa Sọlọmọn nwa m obi zuru ezu+ iji na-edebe ihe i nyere n’iwu,+ ihe àmà gị+ na ụkpụrụ gị,+ nakwa iji na-eme ihe niile, nakwa iji wuo nnukwu ụlọ+ a nke m meworo nkwadebe maka ya.”+