1 Ihe E Mere 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Devid bụ́ eze wee gwa ọgbakọ+ ahụ dum, sị: “Sọlọmọn nwa m, onye Chineke m họọrọ,+ bụ obere nwa,+ isi akabeghịkwa ya, ma ọrụ a dị ukwuu; n’ihi na nnukwu ụlọ a abụghị maka mmadụ,+ kama ọ bụ maka Jehova Chineke.
29 Devid bụ́ eze wee gwa ọgbakọ+ ahụ dum, sị: “Sọlọmọn nwa m, onye Chineke m họọrọ,+ bụ obere nwa,+ isi akabeghịkwa ya, ma ọrụ a dị ukwuu; n’ihi na nnukwu ụlọ a abụghị maka mmadụ,+ kama ọ bụ maka Jehova Chineke.