8 Ugbu a, n’ihu Izrel dum, bụ́ ọgbakọ Jehova,+ nakwa ná ntị Chineke anyị,+ lezienụ anya chọọ ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere n’iwu, ka unu wee nweta ezi ala ahụ+ ma nyefee ya ụmụ unu bụ́ ndị ga-anọchi unu dị ka ihe nketa ruo mgbe a na-akaghị aka.