Diuterọnọmi 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nụrụ, Izrel, leziekwa anya idebe+ ha, ka ihe wee gaziere gị,+ ka unu wee dị nnọọ ọtụtụ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà kwere gị ná nkwa,+ banyere ala ahụ nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.
3 Nụrụ, Izrel, leziekwa anya idebe+ ha, ka ihe wee gaziere gị,+ ka unu wee dị nnọọ ọtụtụ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà kwere gị ná nkwa,+ banyere ala ahụ nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.