1 Ndị Eze 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jehova bụ́ Chineke m, gị onwe gị emewo ohu gị eze n’ọnọdụ Devid nna m, m ka bụkwa nwata.+ Amaghị m otú e si apụ apụ, amaghịkwa m otú e si abata abata.+ Ilu 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na abụụrụ m nna m ezi nwa,+ bụrụkwa onye dị pekepeke nke a mụrụ naanị ya n’ihu nne m.+
7 Ma Jehova bụ́ Chineke m, gị onwe gị emewo ohu gị eze n’ọnọdụ Devid nna m, m ka bụkwa nwata.+ Amaghị m otú e si apụ apụ, amaghịkwa m otú e si abata abata.+