2 Samuel 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Devid wee malite ịkasi Bat-shiba nwunye ya obi.+ Ọzọ, ọ bakwuuru ya, ya na ya wee dinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke,+ e wee gụọ ya Sọlọmọn.+ Jehova hụkwara ya n’anya.+ 1 Ndị Eze 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ ga-erukwa na ozugbo onyenwe m bụ́ eze sooro nna nna ya hà dinaa,+ mụ onwe m na nwa m Sọlọmọn ga-aghọ ndị mere ihe ọjọọ.”
24 Devid wee malite ịkasi Bat-shiba nwunye ya obi.+ Ọzọ, ọ bakwuuru ya, ya na ya wee dinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke,+ e wee gụọ ya Sọlọmọn.+ Jehova hụkwara ya n’anya.+
21 Ọ ga-erukwa na ozugbo onyenwe m bụ́ eze sooro nna nna ya hà dinaa,+ mụ onwe m na nwa m Sọlọmọn ga-aghọ ndị mere ihe ọjọọ.”