17 ọ bụ ya mere ohu gị nwaanyị ji sị, ‘Biko, ka okwu onyenwe m eze weta ezumike.’ N’ihi na dị nnọọ ka mmụọ ozi+ nke ezi Chineke dị, ọ bụ otú ahụ ka onyenwe m eze dị, n’ịmata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ,+ ka Jehova bụ́ Chineke gị nọnyekwara gị.”