1 Ndị Eze 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nye ohu gị obi na-erube isi iji kpee ndị gị ikpe,+ iji mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ;+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a na-enye nsogbu+ ikpe?”+ 1 Ndị Eze 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel dum wee nụ ikpe ahụ eze kpere;+ ha wee tụọ egwu n’ihi eze,+ n’ihi na ha hụrụ na amamihe+ Chineke dị n’ime ya iji na-ekpe ikpe ziri ezi.
9 Nye ohu gị obi na-erube isi iji kpee ndị gị ikpe,+ iji mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ;+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a na-enye nsogbu+ ikpe?”+
28 Izrel dum wee nụ ikpe ahụ eze kpere;+ ha wee tụọ egwu n’ihi eze,+ n’ihi na ha hụrụ na amamihe+ Chineke dị n’ime ya iji na-ekpe ikpe ziri ezi.