Joshụa 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ụbọchị ahụ, Jehova mere ka Jọshụa dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ha wee malite ịtụ ya egwu dị nnọọ ka ha tụrụ Mozis egwu ụbọchị niile nke ndụ ya.+ 1 Samuel 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee kpọkuo Jehova,+ Jehova wee mee ka égbè eluigwe gbaa, meekwa ka mmiri zoo n’ụbọchị ahụ,+ ndị Izrel niile wee tụọ Jehova na Samuel egwu nke ukwuu. 1 Ihe E Mere 29:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ndị isi niile+ na ndị dike+ nakwa ụmụ niile Eze Devid mụrụ+ doro onwe ha n’okpuru Sọlọmọn bụ́ eze. Abụ Ọma 72:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha ga na-atụ egwu gị ogologo oge niile anyanwụ dị,+Nakwa ogologo oge niile ọnwa dị, site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Ilu 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwa m, tụọ egwu Jehova, tụọkwa egwu eze.+ Gị na ndị nnupụisi enwela mmekọrịta.+
14 N’ụbọchị ahụ, Jehova mere ka Jọshụa dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ha wee malite ịtụ ya egwu dị nnọọ ka ha tụrụ Mozis egwu ụbọchị niile nke ndụ ya.+
18 Samuel wee kpọkuo Jehova,+ Jehova wee mee ka égbè eluigwe gbaa, meekwa ka mmiri zoo n’ụbọchị ahụ,+ ndị Izrel niile wee tụọ Jehova na Samuel egwu nke ukwuu.
24 Ndị isi niile+ na ndị dike+ nakwa ụmụ niile Eze Devid mụrụ+ doro onwe ha n’okpuru Sọlọmọn bụ́ eze.
5 Ha ga na-atụ egwu gị ogologo oge niile anyanwụ dị,+Nakwa ogologo oge niile ọnwa dị, site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+