Joshụa 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ụbọchị ahụ, Jehova mere ka Joshụa bụrụ nnukwu mmadụ n’anya ndị Izrel niile.+ Ha na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù* n’oge niile ọ dị ndụ otú ahụ ha na-akwanyere Mosis mgbe ọ dị ndụ.+
14 N’ụbọchị ahụ, Jehova mere ka Joshụa bụrụ nnukwu mmadụ n’anya ndị Izrel niile.+ Ha na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù* n’oge niile ọ dị ndụ otú ahụ ha na-akwanyere Mosis mgbe ọ dị ndụ.+