Joshụa 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ụbọchị ahụ, Jehova mere ka Jọshụa dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ha wee malite ịtụ ya egwu dị nnọọ ka ha tụrụ Mozis egwu ụbọchị niile nke ndụ ya.+
14 N’ụbọchị ahụ, Jehova mere ka Jọshụa dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ha wee malite ịtụ ya egwu dị nnọọ ka ha tụrụ Mozis egwu ụbọchị niile nke ndụ ya.+