Joshụa 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, m ga-ebido ime ka ị dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ka ha wee mara na dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis,+ m ga-anọnyere gị.+ Abụ Ọma 75:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke bụ onyeikpe.+Ọ na-eweda otu onye ala, buliekwa onye nke ọzọ elu.+
7 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, m ga-ebido ime ka ị dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ka ha wee mara na dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis,+ m ga-anọnyere gị.+