Diuterọnọmi 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Jehova na-eje ije n’ihu gị. Ya onwe ya ga-anọnyere gị.+ Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.”+ Joshụa 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị ụbọchị niile nke ndụ gị.+ M ga-anọnyere gị dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis.+ Agaghị m agbahapụ gị, agaghịkwa m ahapụ gị ma ọlị.+ Joshụa 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Dị ka anyị gere Mozis ntị n’ihe niile, otú ahụ ka anyị ga-ege gị ntị. Naanị ka Jehova bụ́ Chineke gị nọnyere gị+ dị nnọọ ka ọ nọnyeere Mozis.+
8 Ọ bụ Jehova na-eje ije n’ihu gị. Ya onwe ya ga-anọnyere gị.+ Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.”+
5 Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị ụbọchị niile nke ndụ gị.+ M ga-anọnyere gị dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis.+ Agaghị m agbahapụ gị, agaghịkwa m ahapụ gị ma ọlị.+
17 Dị ka anyị gere Mozis ntị n’ihe niile, otú ahụ ka anyị ga-ege gị ntị. Naanị ka Jehova bụ́ Chineke gị nọnyere gị+ dị nnọọ ka ọ nọnyeere Mozis.+