Ọpụpụ 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee sị: “N’ihi na m ga-anọnyere gị,+ nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama na ọ bụ m zigara gị:+ Mgbe ị kpọpụtasịrị ndị m n’Ijipt, unu ga-ejere ezi Chineke ozi n’ugwu a.”+ Joshụa 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, m ga-ebido ime ka ị dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ka ha wee mara na dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis,+ m ga-anọnyere gị.+
12 O wee sị: “N’ihi na m ga-anọnyere gị,+ nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama na ọ bụ m zigara gị:+ Mgbe ị kpọpụtasịrị ndị m n’Ijipt, unu ga-ejere ezi Chineke ozi n’ugwu a.”+
7 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, m ga-ebido ime ka ị dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ka ha wee mara na dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis,+ m ga-anọnyere gị.+